Enyichukwu – Mmeri (Victory)

LYRICS

Odighi Onye ozo m nwere nuwa
Ma obughi okaka
Nke Nwuru onwu nihi mo
Ike ochichiri ebiwo na ndu m
Site na obara nke ikwafuru ne lu obe

Chorus
Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’Uba

2

Nani gi bu Olile Anya m nuwa
Ndi kwere na Jisos, genwe ndu ebigebi
Odighi Ike ga dupum nakagi
Nihi n’ib’okaka Eze nke ebighebi

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’uba

Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo
Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo


DOWNLOAD MP3
GOOGLE DRIVE

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *